|
United States of Amerika bu ala no n'ime obodo ukwu adi-kpo North Amerika. Obu enyi Canada ma ndi bekee (n'oge nka). Mgbe ufodu, ana kpo ya US, USA, na Amerika kwaa. Ndi bekee bu ndi bidoro ya na mgbe gara-aga, bụo ndi Native Amerikans bu ndi nola nga mbu. N'oge nka, obodo ahu bu ndi shi ike n'uwa.
US nwere states n'eru 50.
Lee nke ozo
Links na ga n'ezi
|